O'di Egwu Poem by John Chizoba Vincent

O'di Egwu

O'DI EGWU

O' di egwu ihe anya na ahu
Odi egwu ihe isi na ebu
Onye ma mgbe oga ala
Onye ma ihe ga egbu ya
Madu ta, ozu echi na abia
Onye na nke ya na uwa oma a
O'di egwu ihe na eme na uwa a
Egbe na achu ego, mbe na achu ego
Madu ka ana aria, onye ma onye oma ya.
O'di egwu ihe anya na ahu
Uwa di egwu na nke ya
Uwa na eme ntuhari
Odikwa egwu.

Friday, January 22, 2016
Topic(s) of this poem: africa
COMMENTS OF THE POEM
READ THIS POEM IN OTHER LANGUAGES
Close
Error Success