Amaechi, echi dikwa omimi—
Akụkọ a ka ga-ako, ubochi a ka edebeghị
Ọ ejide nkwa mmalite ọhụrụ—ohere ịmalite ohụrụ
Ụbọchị juputara na ohere, ọdịnihu nke na-agabeghị
Anyanwụ ga-awakwa, Umu ụwa ga-etetakwa Nnụnụ ga-gwurie egwu, okooko osisi ga puta.
Deeti ga gba egwu na ikuku, ihe ge eme.
Ụbọchị ọhụrụ na-abịa, ohere imezie ọfuma
Onyemacha na-eche nke ge eme ya,
Nrọ nke echi di iche Biko were olile-anya,
Ichọ ihe, igbalịsi mbo— n'ihi Ụbọchị juputara n'ike
Echi ga ka mma—Ya mere, ka anyị nabata echi,
Ne-emeghe obi na uche gi, K'anyị were obisieike
Makana echi bụ onyinye, tupu O ghoro akụkọ a na-akọ akọ.
This poem has not been translated into any other language yet.
I would like to translate this poem