Kosi so chukwu ya dosa m
Ya bu onye kere m na udidi ya
So ya ka m ka akosara mkpa m
Ma ya eme kosi so ya na ime ndu m
Ndu na echeche m di ya na aka
Akokwalam onu na chukwu som
Agaghi eji uwa eme onu ma ihe m
Were na emesi ndi ogbeye ike
Chukwu bu onye we ihe nile na uwa
Kosi so ya ya were m mee na uwa.
This poem has not been translated into any other language yet.
I would like to translate this poem
Chukwu bu onye we ihe nile na uwa! Nice piece of work.